Información de la canción En esta página puedes encontrar la letra de la canción Obiagu, artista - Phyno.
Fecha de emisión: 31.10.2016
Idioma de la canción: swahili
Obiagu |
Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu |
Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu |
Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo |
Gbaputa, ebupute okpogho |
Imana men nwelu Obiagu |
Imana guys nwelu Obiagu |
Imana uwa mgbede di, Obiagu |
Imana boys nwelu, Obiagu |
Onye nku nu; kpaputa ya k’osie (Obiagu) |
Onye ego nu, weputa ya ka’m fu’nu (Obiagu) |
Kpaputa ya ka’mhu nu Obiagu |
Nyem nyem kam kadu |
Wunyelum honour |
Ah! Onye isi wunyelum honour |
Ibukwa ezege wunyelum honour |
Eh! Onye eze wunyelum honour |
Kam solo umu ogbom wee kulu mgwo |
Maka, dika gi amaghi n’ibu santa |
Ego m’nyere gi aburo canter |
Men na-ballu na recession ebe ndi |
Owu saga here sugakwa grammer |
Omegide kute udiokpa |
O ga eweputalu gi temkpa |
Onye isi ibu lekpa mana umu asa na-agalu gi mental |
Agbalusia nwa ngene, agbalusia ekulu nwa ngene nuo’a |
Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo |
Since I discovered now, adim covered so |
Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo |
Boys oh yeah; boys oh yeah |
Unu sikwa’mu gawa |
Sinu ya n’inwere ya |
Boys oh yeah; boys oh yeah |
Unu sikwa’mu gawa |
Sinu ya n’inwere ya |
Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu |
Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu |
Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo |
Gbaputa, ebupute okpogho |
Imana men nwelu Obiagu |
Imana guys nwelu Obiagu |
Imana uwa mgbede di, Obiagu |
Imana boys nwelu, Obiagu |
Onye nku nu |
Kpaputa ya k’osie |
Onye ego nu |
Weputa ya ka’m fu’nu |
Kpaputa ya ka’mhu nu |
Nyem nyem kam kadu |
Wunyelum honour |
Ah! Isito nwa wunyelum honour |
N’ibukwa ezege wunyelum honour |
Eh! Levels wunyelum honour |
Oam solo umu ogbom wee kulu n |
Ifegboba aga-a'dodge ya |
Asikwa na-aga a’lodge ya |
Onawakwa-aga a’act ya |
Onawulie ezuo panti ya |
Mmegide chokwa ego’m ngwa |
Nwa nwa n’aga a’search ya |
Obulu ya aga-a'casti ya |
Tudapu ya aga-a'flash ya |
Imana agbalusia nwa ngene |
Agbalusia ekulu nwa ngene nuo’a |
Juo my mens na ekwelum isi nwa ngwere kpo |
Since I discovered now, adim covered so |
Anyi tinye isi fancha ebido run nu wa for cover iyoo |
Boys oh yeah; boys oh yeah |
Unu sikwa’mu gawa |
Sinu ya n’inwere ya |
Boys oh yeah; boys oh yeah |
Unu sikwa’mu gawa |
Sinu ya n’inwere ya |
Iyo! Kama nnu ga-ananu ofe, ya atula ya atu |
Kama asa ga-awum n’ala, m’achula ya achu |
Ima boys na’agbashi mbo ike na efinishi obodo |
Gbaputa, ebupute okpogho; imana men nwelu Obiagu |
Imana guys nwelu Obiagu |
Imana uwa mgbede di, Obiagu |
Imana boys nwelu, Obiagu |
Onye nku nu |
Kpaputa ya k’osie |
Onye ego nu, weputa ya ka’m fu’nu |
Kpaputa ya k’anyi hunu |
Nyem nyem kam kadu |
Wunyelum honour |
O’biara board |
O’biara board |
Onwere show |
Imana onwere show |
Odi karid |
Imana odi karid |
Onwere levels |
Imana onwere levels |
Odi mbada |
Imana odi mbada |
Obu ishito |
Imana obu ishito |
Obu ya k’awusa |
Imana obu ya k’awusa |
Onwere ya |
Imana onwere ya |
Extraordinaire |
Yeah yeah yeah |