Información de la canción En esta página puedes encontrar la letra de la canción Asai, artista - Phyno.
Fecha de emisión: 24.06.2015
Idioma de la canción: swahili
Asai |
Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai |
Kupuru ndi asai eh watchia ndia anagokwa asai |
Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ha choro ka olu m kuo ehh, watcha ndia ana go kwa asai |
Heh get used to me |
I am the only one right after me |
Muwa adiro two, muwa dikwa puu |
Nwanne your side dokaru adoka ka obu baggy jean |
Nwata divu dirty, now adim clean and ihe mu na aduzi ndi osi imi ka abuzi pin |
And egwum na ahigh ha fast ka mu abuzi gin |
And imana umu asa bata, ha ana eyifu jean |
Money long odizie ka obu limousine |
The boy na ewu ka agbanye gasoline |
The boy na eshi ka agbanye kerosine |
And onye macha, nwanne my team go demolish |
If you wan get to the next stage |
Iga agbadokwa anya |
Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha |
Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai |
Kupuru ndi asai Eh watchia, ndia anagokwa asai |
Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing |
Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing |
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne |
I wish you know better |
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne |
I know you know better |
All my men bucha ballers, ma ha na enweta ezigbo mulla |
Ma ha nweta gi na nkoro ma ibia actiaru ha ebiggy |
Ha ga anapu gi the collar |
Oso gi diri ka madonna, men adirokwa eme ebere |
Ha ga anapugi the dollar |
Ha ga anapugi the dollar. Ha ga anapugi the dollar |
Phyno abanyegokwa beast mode |
Ufodu necharu anya si na egwum be cheat mode |
Mana arafu ha, nwanne imakwana they no fit go |
Ha na acho isa mu isi, nsi ha oya go bring soap |
Nwanne oburo koto, okwa mu ka ina eso na azu uno |
Okwa mu ka ikoto. And igbaharicha, iga afu na onwe gi ka e-torture |
Matter of time, iga calm down anye enene the picture |
So you know I will still stand out na anyi yirigodi ofu uniform |
Year to year okwa imana nwoke no na front |
Icho my rezzle ngwa bia nworu oso goru form |
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya |
Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha |
Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai |
Kupuru ndi asai. Eh watchia, ndia anagokwa asai |
Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ndi asai na amatcha they cant tell me nothing |
Anam anukwanu ife, kupu they cant tell me nothing |
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne |
I wish you know better |
Eh, enweru ndi nwe obodo enwe nwanne |
I know you know better |
See me nowadays I have been living life |
Nkea bu second coming mu ka mu ebiziri twice |
See I be real nigga, I can never live in lies |
Enyem gi matter of time, shey you go realize |
Me and ma niggaz we are ballin maka anyi akwu go the price |
Ha sie na maghi eme ya thats why I did it twice |
Abum quality forget the prize |
Even all the legend na agwa m na adim nice |
Now abu zie m the new shit, new shit |
Number one on this news clips |
Oso kwa gi macharia kwa me I can’t trip, can’t trip |
Everynight me I don’t sleep |
I came here to stay ma nigga you are here vexing |
Eme go m na pitakwa u better believe it |
Anyi adghi asi ndo, you know I mean it |
And you know I kill it. Nwanne kuo paa! |
So you know, so you that I still stand up anyi yiri go otu uniform |
Year to year o kwa ima na nwoke no na ball |
I choro ma lesson ngwa jiri oso bia goro my form |
If you wan get to the next stage, iga agbadokwa anya |
Maka the time everything feelie okay, ha ga ebuso gi agha |
Nwanne murukwa anya, eh watchia, ndia anagokwa asai |
Kupuru ndi asai eh watchia, ndia anagokwa asai |
Ha chi inyem ji na aja, eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Ha cho ka olum kuo eh watchia ndia ndia anagokwa asai |
Hook |